Jun 4-10
MAK 15-16
Abụ nke 95 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jizọs Mezuru Amụma”: (Nkeji 10)
Mak 15:3-5—Ọ gbara nkịtị mgbe a na-ebo ya ebubo
Mak 15:24, 29, 30—E fere nza maka uwe ya, meekwa ya akaja (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mak 15:24, 29)
Mak 15:43, 46—E liri ya n’ebe a na-eli ndị ọgaranya (nwtsty ihe a kọwara na Mak 15:43)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mak 15:25—Gịnị mere o ji dị ka à ga-asị na ndị dere mgbe a kpọgidere Jizọs n’osisi ịta ahụhụ dere ihe dị iche iche? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Mak 16:8—Gịnị mere Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Bekee etinyeghị mmechi dị ogologo na mmechi dị mkpirikpi n’akwụkwọ Mak? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 15:1-15
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 2
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ọ Bụ Aha Jehova Kacha Mkpa.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 23, na igbe dị na peeji nke 60
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 140 na Ekpere