Ebe Ndịàmà Jehova ụfọdụ bi na Mianmaa na-erikọ nri ọnụ

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Jun 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ ihe ọ ga-eme ka ọ dịrị ndụ gafee oge ikpeazụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otu ‘Ihe Ngosi Bụ́ Ihe Atụ’ nke Nwere Ihe Ọ Ga-akụziri Anyị

Gịnị ka ndị nwunye Ebreham bụ́ Sera na Hega nọchiri anya ha? Olee otú ọgbụgba ọhụrụ ahụ ga-esi baara gị uru?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Jehova Si Elekọta Ihe na Ihe Ọ Na-elekọta

Olee otú jehova si elekọta ihe, oleekwa otú anyị ga-esi na-akwado ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ihe Ị Na-amụ Bakwuoro Gị Uru

Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime ka ihe ị na-amụ bakwuoro gị uru?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Yirinụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Si n’Aka Chineke”

Ndị Kraịst bụ ndị agha. Chọpụta ihe dị iche iche so n’ekike agha anyị, na ihe ha nọchiri anya ha.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Bụ Echiche Jehova?

Olee otú ị ga-esi na-aghọta ihe bụ́ uche Jehova ma na-eme ya eme?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”

E nwere ọtụtụ ihe na-eme ka mmadụ na-echegbu onwe ya n’oge ikpeazụ a. Gịnị ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-echegbukarị onwe gị?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Lezie Anya Mgbe Ị Na-ahọrọ Ihe Ndị I Ji Atụrụ Ndụ

Olee otú i nwere ike isi na-eme ihe dị Chineke mma ma mgbe ị na-ezurutụ ike?