Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Ànyị bi n’oge ikpeazụ?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:​1-5

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-eme ma oge ikpeazụ gachaa?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị ga-eme ma oge ikpeazụ gachaa?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:​3, 4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe anyị ga-eme ka anyị dịrị ndụ mgbe Chineke ga-emezu nkwa ya?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee ihe anyị ga-eme ka anyị dịrị ndụ mgbe Chineke ga-emezu nkwa ya?

Amaokwu Baịbụl: Jọn 3:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka mmadụ inwe okwukwe pụtara?