Otú Jehova Si Elekọta Ihe na Ihe Ọ Na-elekọta
Jehova na-elekọta ndị niile o kere eke iji mee ka ha dịrị n’otu
-
Ọ na-akwadebe ndị e tere mmanụ ka ha nwee ike ibi n’eluigwe, bụ́ ebe Jizọs Kraịst ga-abụ Onyeisi ha
-
Ọ na-akwadebekwa ndị ga-ebi na Paradaịs n’ụwa mgbe Alaeze Mesaya ga na-achị ụwa
Olee ụzọ ụfọdụ m nwere ike isi nye aka mee ka nzukọ Jehova na-adị n’otu?