June 17-23
NDỊ EFESỌS 4-6
Abụ nke 71 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Yirinụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Si n’Aka Chineke”: (Nkeji 10)
Efe. 6:11-13—Ọ dị mkpa ka e chebe anyị ka Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya ghara inweta anyị (w18.05 27 ¶1)
Efe. 6:14, 15—Jiri eziokwu, ezi omume, na ozi ọma nke udo chebe onwe gị (w18.05 28-29 ¶4, 7, 10)
Efe. 6:16, 17—Jiri okwukwe, olileanya nke nzọpụta na Okwu Chineke chebe onwe gị (w18.05 29-31 ¶13, 16, 20)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Efe. 4:17-32 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) I mechaa ihe dị na peeji nke mbụ, gosi onye ahụ vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gịnị Bụ Echiche Jehova?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nọgide Na-achọpụta Ihe Bụ́ Uche Jehova (Lev. 19:18).
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 71
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 34 na Ekpere