Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ EFESỌS 4-6

“Yirinụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Si n’Aka Chineke”

“Yirinụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Si n’Aka Chineke”

6:11-17

Pọl onyeozi ji Ndị Kraịst tụnyere ndị agha nọ n’ọgbọ agha. Ndị iro anyị bụ “ndị mmụọ ọjọọ.” N’agbanyeghị na anyị yiri ndị na-adịghị ike, ma n’ike Jehova, anyị ga-emeri ma ọ bụrụ na anyị ‘eyiri ekike agha zuru ezu nke si n’aka Chineke.’

Olee aha ekike agha nke ọ bụla, gịnịkwa ka ọ nọchiri anya ya?

IHE Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Ekike agha m ò zuru ezu?