Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jun 24-​30

NDỊ FILIPAỊ 1-4

Jun 24-​30
  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 6 ¶3-4 (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 45

  • Gị na Ekwentị Gị Ònye Nwe Ibe Ya?: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee uru ekwentị na ihe ndị yiri ya na-abara anyị? Olee nsogbu dị n’ịpị ekwentị ma ọ bụ ihe ndị yiri ya mgbe niile? Olee otú ị ga-esi chọpụta ma ịpị ekwentị ò riela gị ahụ́? Olee ihe ụfọdụ anyị nwere ike ime ka anyị nwee ike ịna-ahapụtụ ekwentị anyị ma ‘na-achọpụta ihe ndị ka mkpa’? (Fil. 1:10)

  • Lezie Anya Mgbe Ị Na-ahọrọ Ihe I Ji Atụrụ Ndụ”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Olee Ụdị Ihe M Ga-eji Atụrụ Ndụ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 72

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 76 na Ekpere