Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ FILIPAỊ 1-4

“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”

“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”

4:6, 7

  • Ekpere na-eme ka nchegbu laa

  • Anyị kpee ekpere, nweekwa okwukwe, Jehova ga-eme ka anyị nwee udo nke “karịrị echiche niile”

  • Ọ bụrụgodị na anyị agaghị enwe ike iwepụ nsogbu anyị, Jehova ga-enyere anyị aka idi ya. O nwedịrị ike imere anyị ihe anyị na-atụghị anya ya.​—1 Kọr. 10:13