“Mụ Onwe M Ga-anọnyere Ọnụ Gị”
Jehova nyeere Mozis aka, ya akwụsị ịtụ egwu. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe Jehova gwara Mozis?
-
Anyị ekwesịghị ilekwasị anya n’ihe ndị anyị na-agaghị emeli
-
Obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ga-enye anyị ihe ọ bụla dị anyị mkpa iji rụọ ọrụ o nyere anyị
-
Inwe okwukwe n’ebe Chineke nọ ga-eme ka anyị ghara ịtụ egwu mmadụ
Olee otú Jehova sirila nyere m aka imeri nsogbu n’ozi ọma?