USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mach 2016
Ihe I Nwere Ike Ikwu
Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Ụlọ Nche na akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2016. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi enye ha.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Esta Gbachiteere Jehova na Ndị Na-efe Ya
O ji obi ike mee ihe a gaara eji gbuo ya, o nyekwaara Mọdekaị aka mee iwu ga-eme ka a ghara ibibi ndị Juu. (Esta 6-10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma —Kwadebe Otú Ị Ga-esi Nye Mmadụ Magazin
Jiri aro ndị a dee otú gịnwa chọrọ isi enye mmadụ Ụlọ Nche na Teta!
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Nabata Ndị Zara Anyị Òkù
Olee otú anyị ga-esi anabata ndị zara anyị òkù na ndị na-anaghịzi abịa ọmụmụ ihe? Oleekwa otú anyị ga-esi enyere ha aka?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Job Guzosiri Ike Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Ya
O gosiri na ihe ka ya mkpa ná ndụ bụ irubere Jehova isi. (Job 1-
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Job Kwuru Ihe Gosiri na Obi Adịghị Ya Mma
Obi jọrọ Job njọ, ya echewe ihe na-ezighị ezi. Ma, o meghị ka ọ kwụsị ịhụ Jehova n’anya. (Job 6-
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Obi Siri Job Ike na A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ
Ọ ma na Chineke ga-eme ka ọ dị ndụ ọzọ ma ọ nwụọ otú ahụ úkwù osisi si etolite ọzọ ma e gbutuo ya. (Job 11-
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ọnwụ Jizọs Mere Ka Mbilite n’Ọnwụ Nwee Isi
Jehova ji ọnwụ Jizọs mee ka obi sie anyị ike na ọ ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. Anyị ga-anabata ha kama ịna-eru uju na ha nwụrụ.