Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 7-13

ESTA 6-10

Mach 7-13
  • Abụ nke 131 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Esta Gbachiteere Jehova na Ndị Na-efe Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Esta 8:1, 2—Mgbe Jekọb na-anwụ, o buru amụma na Benjamin ga-eke ihe ọ kwatara n’agha “n’anyasị.” Olee otú ihe a o kwuru si mezuo? (ia 142, igbe)

    • Esta 9:10, 15, 16—Ọ bụ eziokwu na iwu kwuru ka ndị Juu kwakọrọ ngwongwo ndị ha meriri n’agha, olee ihe mere na ha emeghị otú ahụ? (w06 3/1 11 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Esta 8:1-9 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 118

  • Nabata Ndị Zara Anyị Òkù”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kọọ ahụmahụ ndị dị ụtọ ha nwere mgbe ha nabatara ndị bịara soro anyị cheta ọnwụ Jizọs n’oge gara aga. Gwakwa otu onye n’ime ha ka o gosi otú nke ya si mee.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 10 ¶12-21, na igbe dị na peeji nke 91 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 147 na Ekpere