Ebe ụmụnna anyị na-akpọ ndị mmadụ ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Albenia

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mach 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ gbasara Alaeze Chineke. Dee otú ị ga-esi eme nke gị

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Anọnyeere M Gị Ịnapụta Gị”

Mgbe Jehova Chineke họpụtara Jeremaya ka ọ bụrụ onye amụma, Jeremaya chere na ya erughị eru ịrụ ọrụ ahụ. Olee otú Jehova si mesie ya obi ike?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke

Ndị Izrel chere na àjà ha na-achụ iji mezuo iwu ga-eme ka Jehova leghara ajọ omume ha anya. Jeremaya katara obi gbaa omume ihu abụọ ha n’anwụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Eji Broshọ Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Na-akụzi Ihe

Jiri broshọ a mee ka onye ị na-amụrụ ihe mata gbasara Ndịàmà Jehova, ihe ndị ha na-eme na otú e si hazie ọgbakọ ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha

N’Izrel oge ochie, ndị niile rubere isi ná nduzi Jehova nwetara udo, obi ụtọ, na ọganihu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Eji Broshọ Gee Chineke Ntị Na-akụzi Ihe

Jiri ihe osise na amaokwu Baịbụl ndị dị na broshọ a na-akụziri ndị na-amachaghị ihe agụ eziokwu ndị dị mfe dị na Baịbụl.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ụmụ Izrel Chefuru Jehova

Jehova dunyere Jeremaya ka ọ gaa ihe dị ka kilomita 500 ruo n’Osimiri Yufretis ma zoo ájì linin n’ebe ahụ. Gịnị ka o ji ihe a ọ sị ya mee na-egosi?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nyere Ndị Ezinụlọ Gị Aka Ịna-echeta Jehova

Inwechi Ofufe Ezinụlọ Anya na ime ihe bara uru na ya ga-enyere ezinụlọ unu aka ịna-echeta Jehova. Gụọ ihe a ka ị mata otú ị ga-esi emeri nsogbu ndị a na-enwe ma a bịa n’inwe Ofufe Ezinụlọ.