Mach 13- 19
JEREMAYA 5-7
Abụ nke 66 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke”: (Nkeji 10)
Jere. 6:13-15—Jeremaya gbara mmehie ụmụ Izrel n’anwụ (w88 4/1 11-12 ¶7-8)
Jere. 7:1-7—Jehova gbalịrị inyere ha aka ka ha chegharịa (w88 4/1 12 ¶9-10)
Jere. 7:8-15—Ndị Izrel chere na Jehova ga-agba nkịtị n’ihe ọjọọ ha na-eme (jr 21 ¶12)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jere. 6:16—Olee ihe Jehova na-agwa ndị ya ka ha mee? (w05 11/1 23 ¶11)
Jere. 6:22, 23—Gịnị mere e nwere ike iji sị na a ga-enwe “ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa”? (w88 4/1 13 ¶15)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 5:26–6:5
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Tụleenụ igbe bụ́ “Ihe Ị Ga-echebara Echiche.” Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 1—Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Eji Broshọ Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 15) Jirinụ nkeji ise kwurịta ihe dị n’isiokwu ahụ. E mechaa, kpọnye vidio gosiri otú e nwere ike isi jiri isi nke 8 mụọrọ mmadụ ihe. Gbaa ndị niile nwere ndị ha na-amụrụ ihe ume ka ha na ndị ha na-amụrụ ihe na-atụle broshọ a kwa izu.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 9 ¶16-21, igbe dị na peeji nke 94, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 95
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 10 na Ekpere