Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 5-7

Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke

Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke

7:1-4, 8-10, 15

  • Jeremaya katara obi gbaa omume ọjọọ ndị Izrel n’anwụ

  • Ndị Izrel weere ụlọ nsọ ahụ ka ọtụmọkpọ ga-echebe ha

  • Jehova mere ka ha mata na àjà ha na-achụ iji mezuo iwu agaghị eme ka ya ghara ịhụ omume ọjọọ niile ha na-eme

Jụgodị onwe gị ajụjụ a: Olee otú m nwere ike isi mee ka ofufe m na-efe Jehova dị ya mma, ka ọ ghara ịbụ nke a na-efe iji mezuo iwu?

Ebe Jeremaya guzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Jehova