Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 8-11

Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha

Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha

Ụmụ mmadụ agaghị achịtali onwe ha, e nyekwanụghị ha ikike ịchị onwe ha

10:21-23

  • Ebe ọ bụ na ndị ndú Izrel ajụghị Jehova ase, a chụsasịrị ndị ha na-achị

  • Ma, ndị niile rubere isi ná nduzi Jehova nwetara udo, obi ụtọ, na ọganihu