Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 27–Eprel 2

JEREMAYA 12-16

Mach 27–Eprel 2
  • Abụ nke 135 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ụmụ Izrel Chefuru Jehova”: (Nkeji 10)

    • Jere. 13:1-5—Jeremaya rubeere Chineke isi gaa zoo ájì ákwà linin Chineke gwara ya zoo n’agbanyeghị na ọ dịghịrị ya mfe (jr 51 ¶17)

    • Jere. 13:6, 7—Mgbe Jeremaya mere ogologo njem gaa weta ájì ahụ, ọ chọpụtara na o mebiela (jr 52 ¶18)

    • Jere. 13:8-11—Jehova ji ihe a na-egosi na ya na ndị Izrel agaghịzi abụ enyi n’ihi na ha jụrụ irubere ya isi (jr 52 ¶19-20; it-1-E 1121 ¶2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 12:1, 2, 14—Olee ajụjụ Jeremaya jụrụ Jehova, gịnịkwanụ ka Jehova zara ya? (jr 118 ¶11)

    • Jere. 15:17—Gịnị ka Jeremaya kwuru gbasara mkpakọrịta ọjọọ, oleekwa otú anyị ga-esi ṅọmie Jeremaya? (w04 5/1 11 ¶16)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 13:15-27

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ Ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na vidio ya—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ Ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na vidio ya—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Okwu: (Nkeji 6) w16.03 29-31—Isiokwu: Olee Mgbe Babịlọn Ukwu Ahụ Dọọrọ Ndị Chineke n’Agha?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ