Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 12-16

Ụmụ Izrel Chefuru Jehova

Ụmụ Izrel Chefuru Jehova

Jehova dunyere Jeremaya ozi tara akpụ ga-eme ka a mata na ọ ga-ebibirịrị mba Juda na Jeruselem na-enupụrụ ya isi.

Jeremaya nwetara ájị̀ ákwà linin

13:1, 2

  • Ájì ahụ Jeremaya kere n’ukwu na-egosi na Jehova na mba Izrel ka nwere ike ịbụ enyi

Jeremaya ji ájì ahụ gaa zoo n’akụkụ Osimiri Yufretis

13:3-5

  • O zoro ya n’ebe gbawara agbawa na nkume dị elu ma laghachi Jeruselem

Jeremaya laghachiri n’Osimiri Yufretis ka o were ájị̀ ahụ o dowere

13:6, 7

  • Ájị̀ ahụ mebiri

Mgbe Jeremaya jechara ozi ahụ, Jehova kọwara ihe mere o ji dunye ya ozi ahụ

13:8-11

  • Otú Jeremaya si jiri obi ya niile jee ozi yiri ka ọ baghị uru Jehova dunyere ya so mee ka okwu Jehova ruo ndị ya n’obi