Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 1-4

“Anọnyeere M Gị Ịnapụta Gị”

“Anọnyeere M Gị Ịnapụta Gị”

Ọ ga-abụ na ọ fọrọ ntakịrị ka Jeremaya gbaa afọ iri abụọ na ise mgbe Jehova họọrọ ya ka ọ bụrụ onye amụma. Jeremaya chere na o rughị eru ịrụ ọrụ e nyere ya, ma Jehova kwere nkwa inyere ya aka.

  1. 647

    Mgbe Jeremaya ghọrọ onye amụma

  2. 607

    Mgbe e bibiri Jeruselem

  3. 580

    Mgbe o dechara akwụkwọ ya

Afọ ndị a bụ tupu Kraịst abịa