Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Otú Anyị Ga-esi Akpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs (Mach 3-31): Anyị na-akpọ gị ka ị bịa otu nnọkọ dị mkpa anyị ga-enwe n’abalị iri atọ na otu n’ọnwa Mach. Nke a bụ akwụkwọ ịkpọ òkù nke gị. N’ụbọchị ahụ, ọtụtụ nde mmadụ n’ụwa niile ga-ezukọ iji cheta ọnwụ Jizọs Kraịst. Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a. Anyị na-akpọkwa gị maka okwu Baịbụl a ga-ekwu n’izu bu ya ụzọ, nke isiokwu ya bụ: “Ònye Ka Jizọs Bụ n’Eziokwu?”

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 20:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee uru ihe mgbapụta ahụ ga-abara anyị?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee uru ihe mgbapụta ahụ ga-abara anyị?

Amaokwu Baịbụl: Rom 6:23

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi egosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe mgbapụta ahụ?