Mach 12-18
MATIU 22-23
Abụ nke 30 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-erube Isi n’Iwu Abụọ Kachanụ”: (Nkeji 10)
Mat. 22:36-38—Olee otú amaokwu ndị a si kọwaa ihe mmadụ irube isi n’Iwu mbụ kachanụ pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mat. 22:37)
Mat. 22:39—Olee Iwu nke abụọ kachanụ e nwere? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Mat. 22:40—Akwụkwọ Nsọ Hibru niile hiwere isi n’ịhụ Chineke na ndị agbata obi anyị n’anya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mat. 22:21—Olee ihe ndị bụ “ihe Siza,” oleekwa ihe ndị bụ “ihe Chineke”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Mat. 23:24—Gịnị ka ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 22:1-22
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 199 ¶8-9—Gbaa onye ị na-amụrụ ihe ume ka ọ kpọọ ndị enyi ya ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Mụta Ịhụ Chineke na Ndị Agbata Obi Anyị n’Anya”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Iji ghọta uru ọ bara iji uche anyị na-ahụ otú ihe ndị anyị na-agụ na Baịbụl si mee, kpọnye Akụkọ Baịbụl A Na-egere Egere e si na vidio bụ́ Ọ Bụ Naanị Jehova Bụ Ezi Chineke wepụta. Gwa ụmụnna ka ha na-ele anya na Baịbụl ha mgbe a na-agụ 1 Ndị Eze 18:17-46.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 12
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 52 na Ekpere