Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 19-​25

Matiu 24

Mach 19-​25
  • Abụ nke 126 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nọrọnụ na Nche n’Oge Ikpeazụ A”: (Nkeji 10)

    • Mat. 24:12—Ịba ụba nke mmebi iwu ga-eme ka ịhụnanya ndị mmadụ jụọ oyi (it-2-E 279 ¶6)

    • Mat. 24:39—Ịchọ inweta ihe ndị dị mkpa ná ndụ ga-abụ ihe ka ụfọdụ ndị mkpa ná ndụ, nke na ọ ga-emegharị ha anya (w99 11/15 19 ¶5)

    • Mat. 24:44—Nna ukwu ahụ ga-abịa mgbe a na-atụghị anya ya (jy 259 ¶5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 24:8—Olee ihe okwu Jizọs a nwere ike ịpụta? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 24:20—Gịnị mere Jizọs ji kwuo ihe a? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 24:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya. Gosi otú a ga-esi azaghachi mmadụ ma o kwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya. Onye i ziburu ozi ọma anọghị ya, onye ị hụrụ n’ụlọ bụ onye ọzọ.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe ndị unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ