Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 24

Nọrọnụ na Nche n’Oge Ikpeazụ A

Nọrọnụ na Nche n’Oge Ikpeazụ A

24:39

Ọtụtụ ndị taa ekwela ka ịchụso ihe ndị dị mkpa ná ndụ mee ka ha ghara inwekwa ohere maka ife Chineke. Olee otú Ndị Kraịst ji ofufe Chineke kpọrọ ihe si dị iche n’ụwa ma abịa n’ihe gbasara . . .

  • agụmakwụkwọ?

  • ntụrụndụ?

  • ọrụ ego?

  • ihe onwunwe?