Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ọgwụgwụ Ụwa Ochie A Adịla Nso

Ọgwụgwụ Ụwa Ochie A Adịla Nso

Leenụ vidio aha ya bụ Ọgwụgwụ Ụwa Ochie A Adịla Nso, zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ si na Matiu 24:34.

  • Olee ihe ndị bụ́ “ihe ndị a niile”?

  • Olee otú Ọpụpụ 1:6 ga-esi enyere anyị aka ịghọta ihe “ọgbọ ahụ” pụtara?

  • Olee ọgbọ nke Jizọs na-ekwu gbasara ya?

  • Olee ìgwè abụọ so ‘n’ọgbọ a’?

  • Olee otú ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a si gosi na anyị bizi ná ngwụcha nke mgbe ikpeazụ?