Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 5-​11

MATIU 20-21

Mach 5-​11
  • Abụ nke 76 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Onye Ọ Bụla Nke Na-achọ Ịbụ Onye Ukwu n’Etiti Unu Aghaghị Ịbụ Onye Na-ejere Unu Ozi”: (Nkeji 10)

    • Mat. 20:3—Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii dị mpako na-achọ ka ndị mmadụ na-akwanyere ha ùgwù ma na-ekele ha “n’ọma ahịa” (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ahụ)

    • Mat. 20:20, 21—Ndịozi Jizọs abụọ rịọrọ ya ka o nye ha ọkwá ukwu n’alaeze ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 20:25-28—Jizọs kwuru na ndị na-eso ụzọ ya ga-abụrịrị ndị dị umeala n’obi (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mat. 20:26, 28)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 21:9—Gịnị ka ìgwè mmadụ ahụ bu n’obi tie mkpu, sị: “Biko, zọpụta Nwa Devid!”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 21:18, 19—Gịnị mere Jizọs ji mee ka osisi fig ahụ kpọnwụọ? (jy 244 ¶4-6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 20:1-19

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 36-37 ¶3-4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 99

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Mach 2018.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 11

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 53 na Ekpere