Ebe otu onye nkwusa ji vidio na-akụziri onye ọ na-amụrụ Baịbụl ihe na Saụt Afrịka

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mach 2019

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji achọpụta ma ihe Baịbụl kwuru ọ̀ ka na-aba uru taa.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya

Ọ bụrụ na mmadụ emejọọ anyị, olee ihe ịhụnanya kwesịrị ime ka anyị mee?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-arịọ Jehova Maka Ntachi Obi na Nkasi Obi

Jehova Chineke na-eji Okwu ya akasi anyị obi ma na-eme ka anyị na-atachi obi.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Bụ Onye Anụ Ahụ́ Na-achị ka Ọ̀ Bụ Onye Mmụọ Nsọ Na-achị?

Anyị niile kwesịrị iji ofufe Chineke kpọrọkwuo, na-emekwa ka anyị na Chineke na-adịkwu ná mma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma​—Otú E Si Ede Akwụkwọ Ozi Dị Mma

Olee ihe ụfọdụ anyị kwesịrị iburu n’uche mgbe anyị na-edegara onye anyị na-amaghị akwụkwọ ozi?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Akwụkwọ Ozi Ị Ga-elere Anya Dee nke Gị

Dee akwụkwọ ozi gị otú ọ ga-adaba n’ihe i bu n’obi na-ede ya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ntakịrị Ihe Iko Achịcha Na-eme Ka Ntụ Ọka Dum A Gwakọtara Agwakọta Koo Eko”

Olee otú ịchụpụ n’ọgbakọ si bụrụ igosi ịhụnanya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Vidio Na-akụziri Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ihe

Ị̀ na-eji vidio akụziri ndị ị na-amụrụ Baịbụl ihe?