Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 15-16

Na-arịọ Jehova Maka Ntachi Obi na Nkasi Obi

Na-arịọ Jehova Maka Ntachi Obi na Nkasi Obi

15:4-7

Jehova na-esi n’Okwu ya akasi anyị obi ma na-enyere anyị aka idi nsogbu. Olee otú ndị a a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl si agba gị ume ma na-akasi gị obi?

  •  Noa

  • Josef

  • Devid