Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 18-​24
  • Abụ nke 127 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, gosizie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị ma gwa ya na unu ga-ejizi ya na-amụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 18

  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma​—Otú E Si Ede Akwụkwọ Ozi Dị Mma”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • A Ga-ebido Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs na Mach 23: (Nkeji 7) Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Nye onye ọ bụla bịara ọmụmụ ihe otu akwụkwọ ịkpọ òkù, kwurịtakwanụ ihe e dere na ya. Kpọnye vidio gosiri otú a ga-esi kpọọ ndị mmadụ òkù, kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya. Kwuzie nhazi e mere maka ịrụzu ókèala unu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 59

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 51 na Ekpere