Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 NDỊ KỌRỊNT 1–3

Ị̀ Bụ Onye Anụ Ahụ́ Na-achị ka Ọ̀ Bụ Onye Mmụọ Nsọ Na-achị?

Ị̀ Bụ Onye Anụ Ahụ́ Na-achị ka Ọ̀ Bụ Onye Mmụọ Nsọ Na-achị?

2:14-16

Onye ọ bụla n’ime anyị kwesịrị iji ofufe Chineke kpọrọkwuo ihe ma na-akpa àgwà e ji mara onye mmụọ nsọ na-achị. (Efe. 4:​23, 24) Iji nwee ike ime ya, na-amụchi Okwu Chineke anya, kpebie ihe ndị ị ga-achọ ime n’ozi Jehova, na-akpakwa àgwà ndị gosiri na ị bụ onye mmụọ nsọ na-achị.

Olee ihe dị iche n’otú i si jiri ofufe Chineke kpọrọ ihe ugbu a na otú i si jiri ya kpọrọ ihe n’afọ gara aga, n’afọ iri gara aga ma ọ bụ mgbe e mere gị baptizim?