Mach 25-31
1 NDỊ KỌRỊNT 4-6
Abụ nke 123 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ntakịrị Ihe Iko Achịcha Na-eme Ka Ntụ Ọka Dum A Gwakọtara Agwakọta Koo Eko”: (Nkeji 10)
1 Kọr. 5:1, 2—Ọgbakọ nọ na Kọrịnt hapụrụ onye mmehie na-enweghị nchegharị n’etiti ha
1 Kọr. 5:5-8, 13—Pọl gwara ọgbakọ ahụ ka ha wepụ “ihe iko achịcha” ahụ nọ n’etiti ha ma nyefee onye mmehie ahụ n’aka Setan (it-2-230, 869-870)
1 Kọr. 5:9-11—Ọgbakọ na onye mmehie na-enweghị nchegharị ekwesịghị ịna-emekọ ihe (lv 34 ¶19)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
1 Kọr. 4:9—Olee otú ndị ohu Chineke bụ́ mmadụ si bụrụ “ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi” n’anya ndị mmụọ ozi? (w09 5/15 24 ¶16)
1 Kọr.6:3—Olee ihe okwu Pọl bụ́ “anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi ikpe” pụtara? (it-2-211)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 6:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34-35 ¶19-21 (th ihe ọmụmụ nke 3)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jiri Vidio Na-akụziri Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ebe onye nkwusa ji vidio kọwara isi nke 4 na broshọ Ozi Ọma na-akụziri onye ọ na-amụrụ Baịbụl ihe. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 60
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 23 na Ekpere