Mach 4-10
NDỊ ROM 12-14
Abụ nke 106 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya”: (Nkeji 10)
Rom 12:10—Nwee ịhụnanya maka Ndị Kraịst ibe gị (it-1 55)
Rom 12:17-19—Emegwarala ihe e mere gị (w09 10/15 8 ¶3; w07 7/1 24-25 ¶12-13)
Rom 12:20, 21—Jiri ihe ọma merie ihe ọjọọ (w12 11/15 29 ¶13)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Rom 12:1—Gịnị ka ihe e dere n’amaokwu a pụtara? (lv 64 ¶5-6)
Rom 13:1—Olee otú o si bụrụ na “Chineke debere ọchịchị ndị dị adị n’ọnọdụ ha nọ n’okpuru ya” (w08 6/15 31 ¶4)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 13:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịjụ Ajụjụ, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 3 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w11 9/1 21-22—Isiokwu: Gịnị mere anyị ji kwesi ịkwụ ụtụ isi ọ bụrụgodị na ihe e ji ya eme megidere iwu Chineke? (th ihe ọmụmụ nke 3)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 57
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 57 na Ekpere