Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?
Amaokwu Baịbụl: Mat. 20:28
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi egosi na obi dị anyị ụtọ maka àjà mgbapụta Jizọs?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi egosi na obi dị anyị ụtọ maka àjà mgbapụta Jizọs?
Amaokwu Baịbụl: Jọn 17:3
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka a na-eme n’ọmụmụ ihe Ndịàmà Jehova?
ỊKPỌ NDỊ MMADỤ MAKA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (Mach 14–Eprel 7):
“Anyị na-akpọ gị ka ị bịa otu nnọkọ pụrụ iche ọtụtụ nde mmadụ ga-abịa. Ọ bụ ncheta ọnwụ Jizọs.” Nye onye ahụ akwụkwọ ịkpọ òkù. “Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a. Anyị na-akpọkwa gị maka okwu a ga-eji Baịbụl kwuo n’izu bu ya ụzọ.”
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ ma O Nwee Mmasị: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?