Mach 2-8
JENESIS 22-23
Abụ nke 89 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chineke Lere Ebreham Ule”: (Nkeji 10)
Jen. 22:1, 2—Chineke gwara Ebreham ka o jiri Aịzik nwa ya ọ hụrụ n’anya chụọrọ ya àjà (w12 1/1 23 ¶4-6)
Jen. 22:9-12—Jehova gbochiri Ebreham igbu Aịzik
Jen. 22:15-18—Jehova kwere Ebreham nkwa na ọ ga-agọzi ya n’ihi na o rubeere ya isi (w12 10/15 23 ¶6)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 22:5—Gịnị mere Ebreham ji gwa ndị na-ejere ya ozi na ya na Aịzik ga-alọghachikwute ha n’agbanyeghị na ọ ma na ọ na-aga iji Aịzik chụọ àjà? (w16.02 7 ¶13)
Jen. 22:12—Olee otú amaokwu a si gosi na ọ bụ ihe Jehova chọrọ ịma ka ọ na-ahọrọ ịma? (it-1 853 ¶5-6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 22:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 15 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) it-1 604 ¶5—Isiokwu: Gịnị Mere E Ji Kpọọ Ebreham Onye Ezi Omume Mgbe Kraịst Na-anwụbeghị? (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Nrubeisi Chebere Ha: (Nkeji 15) Leenụ vidio bụ́ Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Afọ 2017—Okwu na Isiokwu Afọ 2018—Nkebi Ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 106
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 16 na Ekpere