Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 22-23

“Chineke Lere Ebreham Ule”

“Chineke Lere Ebreham Ule”

22:1, 2, 9-12, 15-18

Ụdị mwute Ebreham nwere mgbe ọ chọrọ ịchụ nwa ya Aịzik n’àjà na-eme ka anyị ghọtatụ otú o si wute Jehova mgbe o ji Ọkpara ya Jizọs Kraịst chụọ àjà iji gbapụta anyị. (Jọn 3:16) Olee otú ihe Jehova kwuru na Jenesis 22:2 si gosi na o nwere ọmịiko?

Gịnị ka i kwesịrị ime n’ihi otú a Jehova si hụ anyị n’anya?1 Kọr. 6:20; 1 Jọn 4:11