Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 23-29

JENESIS 27-28

Mach 23-29

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si gosi na ọ na-ege onye nwe ụlọ ntị? Olee otú o si jiri ihe dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe kụzie ihe nke ọma?

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 17 (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ