Jekọb Nwetara Ngọzi Ruuru Ya
E buru amụma na Aịzik ga-agọzi Jekọb.
-
27:28—Jehova nyere ụmụ Jekọb ala na-amị mkpụrụ nke “mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”—Diut. 26:15
-
27:29—Ụmụ Izrel (ya bụ, ụmụ Jekọb) bịara dịrị ike karịa ndị Idọm (ya bụ, ụmụ Isọ).—Jen. 25:23; 2 Sam. 8:14
-
27:29—A bụrụ ndị Idọm ọnụ ma mechaa bibie ha n’ihi na ha kpọrọ ụmụ Izrel asị.—Ezik. 25:12-14.