Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 24

A Lụtaara Aịzik Nwaanyị

A Lụtaara Aịzik Nwaanyị

24:2-4, 11-15, 58, 67

Ohu Ebreham rịọrọ Jehova ka o nyere ya aka mgbe ọ chọrọ ịchọtara Aịzik nwaanyị. (Jen. 24:42-44) Anyịnwa kwesịkwara ịrịọ Jehova ka o nyere anyị aka ma anyị mewe mkpebi ndị dị ezigbo mkpa. Olee otú anyị ga-esi eme ya?

  • Kpee ekpere

  • Gụọ Baịbụl na akwụkwọ ndị anyị ji amụ Baịbụl

  • Gwa ndị ma nke a na-akọ n’ọgbakọ ka ha nyere gị aka