Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs (Febụwarị 27–Mach 27)

“Anyị na-akpọ gị [ma ọ bụ na-ezitere gị ozi a] ka ị bịa otu nnọkọ pụrụ iche ọtụtụ nde mmadụ ga-abịa. Ọ bụ ncheta ọnwụ Jizọs.” Nye onye ahụ [ma ọ bụ zigara ya] akwụkwọ ịkpọ òkù. “Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a [ma ọ bụkwanụ otú ị ga-esi esi n’Ịntanet soro mee ya]. Anyị na-akpọkwa gị maka okwu a ga-eji Baịbụl kwuo n’izu bu ya ụzọ.”

Ihe Ị Ga-eme ma Ọ Bụrụ na O Nwere Mmasị: Kpọnyere ya [ma ọ bụ zigara ya] vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs.

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Ònye bụ Jizọs?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 16:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

Nletaghachi

Ajụjụ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 20:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka àjà mgbapụta Jizọs?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: