Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Eprel 12-18

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 90

  • Na-ekwu “Okwu Dị Mma” Maka Iwuli Ndị Ọzọ Elu: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú imekarị mkpesa si emetụta ndị ọzọ? Na vidio a, gịnị nyeere nwanna nwoke ahụ aka ịgbanwe àgwà ya?

  • Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu a na-enye ọtụtụ ndị? Olee ndụmọdụ dị n’Ọpụpụ 23:2? Olee ihe anọ ga-enyere anyị aka ịjụ ime ihe ọjọọ ndị ọgbọ anyị na-achọ ka anyị mee?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 7 ¶14-18 na igbe dị na peeji nke 5758

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 129 na Ekpere