Eprel 19-25
ỌNỤ ỌGỤGỤ 22-24
Abụ nke 8 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Mere Ka Nkọcha Ghọọ Ngọzi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 22:20-22—N’ihi gịnị ka iwe Jehova ji dị ọkụ megide Belam? (w04 8/1 27 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 23:11-26 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-eme Ka Okwu Chineke Na-akpa Ike n’Ahụ́ Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 5 ¶3-4 (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Na-eme Ka Mkpagbu A Na-akpagbu Ndị Ya Ghọọ Ohere Ọma Iji Zie Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ajụjụ Ọnụ A Gbara Nwanna Dmitriy Mikhaylov.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 8 ¶1-7 na igbe dị na peeji nke 61, na 62
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 21 na Ekpere