AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jehova Mere Ka Nkọcha Ghọọ Ngọzi
Ndị Moab chọrọ ime ndị Izrel ihe ọjọọ (Ọnụ Ọgụ. 22:3-6)
Jehova gbataara ndị ya ọsọ enyemaka, napụta ha (Ọnụ Ọgụ. 22:12, 34, 35; 23:11, 12)
O nweghị onye ga-emerili Jehova (Ọnụ Ọgụ. 24:12, 13; bt 53 ¶5; it-2 291)
Mkpagbu, ọdachi, ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ agaghị emeli ka a ghara ikwusa ozi ọma dị ka Chineke si chọọ. Ihe siere anyị ike, ànyị na-atụkwasị Nna anyị nke eluigwe obi ma were ofufe ya ka ihe mbụ ná ndụ anyị?