Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otu Onye Ò Nwere Ike Ime Ka Ihe Gbanwee?

Otu Onye Ò Nwere Ike Ime Ka Ihe Gbanwee?

Ndị Moab ratara ụmụ Izrel ka ha mee ihe ọjọọ (Ọnụ Ọgụ. 25:1, 2; lv 97 ¶1-2)

Ụmụ Izrel hapụrụ Jehova ma na-eche naanị banyere onwe ha. Ihe a mere ka Jehova wesa ha iwe (Ọnụ Ọgụ. 25:3-5; lv 98 ¶4)

Jehova kwụsịrị iwesa ha iwe n’ihi ihe otu onye ji obi ike mee (Ọnụ Ọgụ. 25:6-11)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ọnọdụ ndị ọ ga-adị mkpa ka m jiri obi ike mee ihe dị iche n’ihe ndị ọzọ na-eme?’