Eprel 5-11
ỌNỤ ỌGỤGỤ 17-19
Abụ nke 80 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 18:19—Gịnị ka okwu bụ́ “ọgbụgba ndụ nnu ruo mgbe a na-akaghị aka” pụtara? (g02 6/8 26 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 18:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Jizọs—Mat. 20:28. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyekwa onye ahụ otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Okwu: (Nkeji 5) w18.01 18 ¶4-6—Isiokwu: Gịnị Mere Anyị Ji Enye Jehova Onyinye? (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 7 ¶9-13 na igbe dị na peeji nke 56
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 7 na Ekpere