Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”

“Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”

Jehova nyere ndị nchụàjà na ndị Livaị ọrụ dị ezigbo mkpa n’ofufe ya (Ọnụ Ọgụ. 18:6, 7)

E kenyeghị ndị si n’ebo Livaị ala. Ọ bụ Jehova bụ ihe nketa ha (Ọnụ Ọgụ. 18:20, 24; w11 9/15 13 ¶9)

Ụmụ Izrel na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ha nwetara iji kwado ndị Livaị na ndị nchụàjà (Ọnụ Ọgụ. 18:21, 26, 27; w11 9/15 7 ¶4)

Jehova kwere ndị nchụàjà na ndị Livaị nkwa na ọ ga na-egboro ha mkpa ha. Anyị kwesịrị inwe obi ike na Jehova ga na-akwado anyị ma anyị hapụ ihe ụfọdụ iji jeere ya ozi.