Mach 1-7
ỌNỤ ỌGỤGỤ 7-8
Abụ nke 4 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 8:17—Olee otú Jehova si lee ụmụ nwoke e bu ụzọ mụọ n’Izrel anya? (it-1 835)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 7:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 2) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Kpọọ onye ị na-amụburu Baịbụl ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Kpọọ onye ezinụlọ unu i ziburu ozi ọma n’oge gara aga ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 17)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Mach.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 5 ¶17-22
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 127 na Ekpere