Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel

Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel

Ụmụ nwoke ndị a họpụtara ahọpụta na-edu ndú n’ihe gbasara ofufe Chineke (Ọnụ Ọgụ. 7:10; it-1 497 ¶3)

E kwesịrị ịhazi ndị ohu Chineke nke ọma, ha ana-emekwa ihe n’usoro (Ọnụ Ọgụ. 7:11; it-2 796 ¶1)

Jehova na-aghọta ihe onye ọ bụla n’ime anyị ga-emeli na ihe anyị na-agaghị emeli (Ọnụ Ọgụ. 8:25, 26; w04 8/1 25 ¶1)

Jehova ahaziela ndị ya taa, otú ahụ ọ haziri mba Izrel n’oge ochie. Ma, ọ na-ahụ onye ọ bụla n’ime anyị, marakwa mbọ anyị na-agba iji na-ejere ya ozi.