Mach 15-21
ỌNỤ ỌGỤGỤ 11-12
Abụ nke 46 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Zere Ịna-emekarị Mkpesa?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 11:7, 8—Olee otú ọdịdị mana ahụ na ụtọ ya si egosi na Jehova dị mma? (it-2 309)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 11:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Onye nwe ụlọ gosichaa na o nwere mmasị, gwa ya gbasara vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 5) A gbasaa Ncheta Ọnwụ Jizọs, gị na onye nwere mmasị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs kwurịta okwu, zaakwa ya ajụjụ ọ jụrụ banyere ihe omume ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 2)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ị̀ Na-akwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Maa ọkwa ọ bụla e nwere maka otú e si hazie a ga-esi eme Ncheta Ọnwụ Jizọs. Kpọnye vidio bụ́ Otú E Si Akwadebe Achịcha Ememme Ncheta.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 6 ¶9-16
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 70 na Ekpere