Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Zere Ịna-emekarị Mkpesa?

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Zere Ịna-emekarị Mkpesa?

Jehova kpọrọ mmadụ imekarị mkpesa asị (Ọnụ Ọgụ. 11:1; w01 6/15 17 ¶20)

Onye na-emekarị mkpesa na-egosi na o nweghị ekele nakwa na ọ na-eche naanị banyere onwe ya (Ọnụ Ọgụ. 11:4-6; w06 7/15 15 ¶7)

Onye na-emekarị mkpesa na-eme ka ndị ọzọ daa mbà (Ọnụ Ọgụ. 11:10-15; it-2 719 ¶4)

Ọ bụ eziokwu na ndị Izrel tara ahụhụ n’ala ịkpa, ma o nwere ọtụtụ ihe mere ha kwesịrị iji na-ekele Jehova. Ọ bụrụ na anyị ana-echeta ihe ndị Jehova ji gọzie anyị, ọ ga-eme ka anyị ghara ịna-emekarị mkpesa.