Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 22-28

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 73

  • Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike—Ikwusa Ozi Ọma: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu Kitty Kelly nwere? Gịnị nyeere ya aka inwe obi ike? Olee ngọzi ndị o nwetara n’ihi na o nwere obi ike?

  • Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike—Ịdị Iche n’Ụwa: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu Ayenge Nsilu nwere? Gịnị ka o mere nyeere ya aka ịnọgide na-enwe obi ike? Olee ihe ọ ghọtara nyeere ya aka ịtụkwasị Jehova obi?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 6 ¶17-24 na igbe dị na peeji nke 48

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere