Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Okwukwe Si Eme Ka Anyị Na-enwe Obi Ike

Otú Okwukwe Si Eme Ka Anyị Na-enwe Obi Ike

Ndị nledo ahụ kọrọ akụkọ na-adịghị mma enweghị okwukwe (Ọnụ Ọgụ. 13:31-33; 14:11)

Ndị nledo iri ahụ mere ka ndị Izrel ndị ọzọ daa mbà n’ihi enweghị okwukwe ha (Ọnụ Ọgụ. 14:1-4)

Ndị nledo ahụ nwere obi ike nwere okwukwe siri ike (Ọnụ Ọgụ. 14:6-9; w06 10/1 17 ¶5-6)

Ndị Izrel ejirila anya ha abụọ hụ otú Jehova si napụta ha. Ihe a kwesịrị ime ka ha nwee okwukwe siri ike na ọ ga-enyere ha aka imeri ndị Kenan.