Mach 29–Eprel 4
ỌNỤ ỌGỤGỤ 15-16
Abụ nke 101 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Kpachara Anya Maka Mpako na Ịtụkwasịkarị Onwe Gị Obi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 15:32-35—Olee ihe akụkọ a na-akụziri anyị? (w98 9/1 20 ¶1-2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 15:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Jizọs—Mat. 16:16. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Okwu: (Nkeji 5) w15 5/15 15 ¶5-6—Isiokwu: Olee Ihe Dị Iche n’Ezigbo Nganga na Nganga Ọjọọ? (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Eṅomila Ndị Na-eguzosighị Ike n’Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Eṅomila Ndị Na-eguzosighị Ike n’Ihe.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 7 ¶1-8 na igbe dị na peeji nke 53
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 126 na Ekpere